O bughi ihe ihere, ikpachapuru isi izu oke gi anya
3,096,608 plays|
Sangu Delle |
TEDLagos Ideas Search
• February 2017
Oge akpagbu di ukwu dakwasara Sangu Delle, o gabigakwara nkwenye ya; na umu nwoke e kwesighi i kpachapuru isi izu oke ha anya. N'okwu ya, o kuzikwara ihe o mutara gbasara i kpachapuru otu ahu si eme nmadu, o kachasi n'obodo n'adighi e nebara ya anya. Dika o siri kwu: "I kwu eziokwu gbasara otu ahu si eme anyi, a naghi egosi e dighi ike anyi--o na-egosi n'anyi bukwa nmadu."