Akụkọ Sayensi na-echepụta Afrika nke ọdịnihụ.
1,155,295 views |
Nnedi Okoroafor |
TEDGlobal 2017
• August 2017
"Akụkọ sayensi m nwere nna ochie dị iche iche - nke ndị Afrika," ka onye edemede bụ Nnedi Okorafor na-ekwu. N'etiti ihe odide sitere na ya na Binti na akwukwo ya bụ "Lagoon," Okorafor na-ekwu maka ịhe banyere mmuo na mgbakwasi nke ọrụ ya - na otu o si emeghe ụzọ dị iche iche site n'ịde ịhe gbasara Afrofuturism (Akụkọ Sayensị ndị Afrika)